Uzo Ano Lyrics by phyno & Flavour

Uzo Ano by phyno & Flavour

Uzo Ano Lyrics by phyno

“Uzo Ano” is a soulful single by Nigerian rapper Phyno featuring highlife superstar Flavour. Released on February 12, 2026, the track is a celebration of resilience, divinity, and cultural identity.

Uzo Ano Lyrics by phyno

 

(Onwebedi ihe ị fu)

 

Ịkpele m no na ana nso

Ka echi ka tata mma

Anyị afugo ọkụ mmụọ

Fa nachọ ka oku m nyuo

Mana adiro ama aka

Nna, a ga na achu aja

Ka ikpe maba ndị mmụọ

 

Tete ula n’ututu gote coke na ọkpa

Wa ya ụzọ anọ

Madam, wa ya ụzọ anọ

Oji igbo, wa ya ụzọ anọ

Yeah

 

Same og, so ife change bu the zeros na my bank account

Anom game mànà ọ sochim na tap-u pad

Live up to my name, me my music my 9 to 5

Now, ọ soso machine park-i na my parking lot

Turn it up, did everything they said can’t be done

Go against the odds, anam agbalu ha torch

Been around the world, and I’m still the one

For my peace, mpa onwelo, let thy will be done

 

I get so many reasons why I can’t give up o, oh

When I remember where I come from, I can’t fuck up o

Chi nyelum blessings, mpa wa ya ụzọ anọ

When you share the cake, mpa wa ya ụzọ anọ

(Yeah, oji igbo, wa ya ụzọ anọ)

I can never lose, no matter wetin dey come my way

Nke anyị melu jụọ oyi, anyi eme ya ozo

When I pray for blessings, fa enyem ya ụzọ anọ

When you share the cake, mpa wa ya ụzọ anọ

(Oji igbo, wa ya ụzọ anọ)

 

(Onwebedi ihe ị fu)

Yeah

Ife ekwensu nye nwoke bu wete isi, were isi

Grinding make them see me, kedu mgbe ọ ga enwe isi

Dreams lamborghini, melu fa ji esu imi

Tell a hater step up, mu ka ị na ebulu ịlụ (ka usu)

Akwum ka okwulu ọkà

Fa cho ka mụ woba ada

Tụọ ha nga nkpulu oka

Ndị iro afuba oja

Smiling mana n’ime obi fa, oke n’ataka akpa

You go pay, ma ichom; etinyem time n’ula

Yh, ife nine emego align

Push me to the mud, still mputa ka na shine

I do am my way, kupulunum n’adim fine

Live am like my last, ka umuasa bia na a whine

Inwe kwanu choice

Ị like ife anyi n’eme mana inwe kwanu guts

Yarn-iba dust

I’m not a king in the east, I’m a god in the east

Winner circle, anyi ama fu defeat

Yeah

 

I get so many reasons why I can’t give up o, oh

When I remember where I come from, I can’t fuck up o

Chi nyelum blessings, mpa wa ya ụzọ anọ

When you share the cake, mpa wa ya ụzọ anọ

(Yeah, oji igbo, wa ya ụzọ anọ)

I can never lose, no matter wetin dey come my way

Nke anyị melu jụọ oyi ọ, anyi eme ya ozo (ịse)

When I pray for blessings, fa enyem ya ụzọ anọ

When you share the cake, mpa wa ya ụzọ anọ

(Oji igbo, wa ya ụzọ anọ)

 

Ikpele m no na ana nso

Ka echi ka tata mma

Anyị afugo ọkụ mmụọ

Fa nachọ ka oku m nyuo

Mana adiro ama aka

Nna, a ga na achu aja

Ka ikpe maba ndị mmụọ

 

Tete ula n’ututu gote coke na ọkpa

Wa ya ụzọ anọ

Madam, wa ya ụzọ anọ

Oji igbo, wa ya ụzọ anọ

Yeah

 

You May Also like: